May 9 bu ubochi nke iteghete na onwa ana kpo May. Na Gregorian calender, May 9 bu ubochi nke 129th (130th na afo nke ana-kpo leap year) na afo. Anyi nwere agugu ubochi 236 du mgbe afo na agwu.